Nwachukwu Benjamin: 'Ihunanya m nwere ebe bebi m nọ na-enye m obi ụtọ'
Benjamin Nwachukwu a mara dịka Shuga Shaa kwuru na kamgbe ọ zụtachara ya bụ nwa bebi, nsogbu ụmụnwaanyị a hala na nso.
Akụkọ kwuru na ọ zụtara ya otu nde naira.
Mgbe ọ zutara ya n'ọnwa Aprelu nke 2018, o deputara n'akara instagram na ''enweghịzị nwaanyị ọ bụla ga-ana aghọsa ya aghụghọ ma gbawa ya obi.
Ihe ndị ọzọ puru iche okwuru dị na ihe nkiri a.