Igbo Culture: Usoro e ji echi nze n'ala Igbo
Na mgbe gboo, ichi nze so n'emume e ji ama onye tozuru ihe e ji nwoke eme.
Ọ na-abu ndi kajara akaja ma bụrụkwa ndị eziokwu ka a na-echi nze maka na ihe dị na ya buru ibu ma takwaa akpụ.
Nke a pụtara na iwu so na ya ga-ara ahụ nke na onye akaghi aka agaghị emenwu ihe dị na ya.
Akụkọ a Chris Okereke mere na-egosi usoro na ihe ụfọdụ dị na ya bu njem ị bụ nze n'ala Igbo.
Onye mere akụkọ a: Chris Sanctus Okereke