Nigeria Border Closure: 'Mmechi bọda agaghị egbo mkpa ọbụla' - Cosmas Maduka
Kirie ihe Cosmas Maduka, ọnye a ma dịka Coscharis kwuru maka mmechi oke ala ebe e si ebubata ngwa ahia.
Maduka sị na ndị ọchịchị nọtere aka ebe ndị ha na-achị nọ nke bụ na ha amaghị nke bụ eziokwu na ndụ ha.
Kirie ihe onyonyo a ka ị nụ okwu ya n'uju.
Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: