New Yam Festival: Etu Ikeji Arochukwu nke afo a si kpọtụ

    • Onye dere ya, Chris Sanctus Okereke
    • Ndị mere akụkọ a, Broadcast Journalist

Ndị Aro bi n'obodo dị iche iche bịara nara ike ha ga-eji rie ji ọhụrụ n'ebe ha bi.

Ha gọrọ ọfọ, tee egwu, rie nri ma ñụọ mmanya maka afọ gara aga, ebe ha na-arịrọ chukwu maka afọ ọrụ ugbo ọhụrụ.

Ndi ogo ọbụla na-ebupụta mmọnwụ ha.

Ebe a ka ha na-arịọ chukwu ka ọ gọzie ha n'ụzọ ije ebe ọbụla ha nọ na-arụ ọrụ maọbụ azụ ahia.

Ndị Aro bị n'ụzọ bịara were nzụ ha ji a lahachị azụ ebe ha bi.

Lee ka o sị ga na foto

Iko maka okoko ndị kacha agba egwu.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: