Migration: Ntaramahụhụ ụmụ Afrịka na-agabiga n'ịga mba Amerịka
Njem dị n'ụdị n'ụdị, ụfọdụ na-adị mfe, ndị ọzọ na-ata ahụhụ.
Ihe onyonyo a soro ụfọdụ ụmụ Afrịka na njem dị egwu ebe ha si n'oke ọhịa Kolombia abanye mba Amerịka.
Gee ihe ha gabigara n'uju ebe a.