Robert Mugabe: Zimbabwe eferela nwa amadi a aka

Gọọmentị nakwa ndị Zimbabwe pụtara n'igwe iji kwanyere aka chịburu ha bụ Robert Mugabe ugwu ikpeazụ ya na Harare.

Ndị mmadụ na-agụ egwu iji kwanyere Robert Mugabe ugwu n'akwamozu ya.
Nkọwa foto, Ndị mmadụ na-agụ egwu iji kwanyere Robert Mugabe ugwu n'akwamozu ya.
Ndị otu ndọrọndọrọ Mugabe n'akwamozu ya
Nkọwa foto, Ndị otu ndọrọndọrọ Mugabe bụ ZANU PF pụtara n'akwamozu ya
Ndị mmadụ pụtara n'igwe ha n'ọgbọ egwuregwu Harare ị fere Mugabe aka ikpeazụ
Nkọwa foto, Ndị mmadụ pụtara n'igwe ha n'ọgbọ egwuregwu Harare ị fere Mugabe aka ikpeazụ
Ozu Mugabe n'aka ndị gọọmentị ala ha

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Ndịagha mba Zimbabwe ebe ha na-akwanyere Mugabe ugwu dịka aka chịbụrụ ala ahụ
Nwunye Mugabe bụ Grace Mugabe nakwa aka na-achị Zimbabwe bụ Emmerson Mnangagwa

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Nwunye Mugabe bụ Grace Mugabe nakwa aka na-achị Zimbabwe bụ Emmerson Mnangagwa
Akaptị ozu Mugabe

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Akpatị ozu Mugabe ebe ndị mmadụ nwereike ịga we nye ya ugwu ikpeazụ
Ụmụ nwaanyị Zimbabwe ebe ha na-eru ụjụ maka Robert Mugabe

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Ụmụ nwaanyị Zimbabwe ebe ha na-eru ụjụ maka ọnwụ Robert Mugabe
Otu nwaanyị nọ na mwute

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Otu nwaanyị nọ na mwute gbasara ọnwụ Mugabe na Zimbabwe
Igwe mmadụ pụtara n'ọgbọ egwuregwu ebe a kwanyere Robert Mugabe uwgu ikpeazụ

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Igwe mmadụ pụtara n'ọgbọ egwuregwu ebe a kwanyere Robert Mugabe ugwu ikpeazụ
Ndị uweojii na imirikiti mmadụ

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Ndị uweojii na-agba mbọ ị belata ọgbaghara dapụtara n'ihi imirikiti mmadụ pụtara ị bunye Mugabe ụkpa ekele ikpeazụ ya
Onye merụrụ ahụ

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Otu onye merụrụ ahụ na ọgbaghara dapụtara n'ugwu ikpeazụ Robert Mugabe
Ndị mmadụ kwụ n'ahịrị

Ebe foto si, Reuters

Nkọwa foto, Ndị mmadụ kwụ n'ahịrị ebe ha na-edenye aha n'ọgbo egwuregwu iji kwanyere Mugabe ugwu ikpeazụ ya