Igbo Language: Lee aha Igbo ndị mmadụ kpọrọ 'Graduate'

Aha onyonyo, Igbo Language: Lee aha Igbo ndị mmadụ kpọrọ 'Graduate'

Asụsụ Igbo n'atọ ụtọ mana juọ onwe gị ma ị ma ka esi akpọ ụfọdụ okwu bekee n'asụsụ Igbo.

Ngwa bịa gere ihe ndị ntorobia Igbo kpọrọ 'Graduate' n'asụsụ Igbo. Gwa anyị nke gị.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: