Chike Akjunyili: Oge ikpeazu o gwara BBC Igbo maka ndụ nwunye ya bụ Dora Akunyili

Aha onyonyo, Dora Akunyili: Aka m na-ahụ nwunye m na nrọ

Dora Akunyili nwụrụ site n'ọrịa akpụ bụ 'Cancer' kemgbe afọ 2014.

Tupu ọ nwụọ, ọ bụbu onyeisi ụlọọrụ Nafdac nakwa Mịnịsta mgbaozi ochie Naịjirịa.

Di ya bụ Dọkịta Chike Akunyili gwara BBC etu ha sị jekọrịta na mbụ na etu o si echeta nwunye ya nwụrụ.

Gee ihe o kwuru n'uju ebe a.

Ọrụ si n'aka: Jessica Nwankwo na Chiemela Mgbeahuru

Akụkọ ndị ga-amasị gị: