AFCON 2019: Mba ga-emeri n'ihe ndị ọzọ abụghị egwu bọọlụ
.
Asọmpi Iko Mba Afrịka 2019 (AFCON) na-aga n'ihu ugbua, ebe otu 24 na-azọ onye a ga-echi eze.
Mana ka anyi si n'ọgbọ egwu pụọ, anyị che na ọ ga-abụ ihe ọṅụ ịjụ ajụjụ sị: "Onye ga-emeri n'AFCON n'ihe ndị ọzọ na-abụghị bọọlụ?"
Ihe egwuregwu mkparịtaụka anyị mepụtara na-atụnyere mba na ibe ya n'ihe banyere ifepụ ọsọ ịntanet, atụmanya ndụ, obere nrụrụaka na ihe ndị ọzọ dị mkpa.
Mana ka anyi si n'ọgbọ egwu pụọ, anyị che na ọ ga-abụ ihe ọṅụ ịjụ ajụjụ sị: "Onye ga-emeri n'AFCON n'ihe ndị ọzọ na-abụghị bọọlụ?"
Ihe egwuregwu mkparịtaụka anyị mepụtara na-atụnyere mba na ibe ya n'ihe banyere ifepụ ọsọ ịntanet, atụmanya ndụ, obere nrụrụaka na ihe ndị ọzọ dị mkpa.
Họrọ otu
- Kedụ mba kachasị enwe ịntanet na-efe ọsọ?
- Agba nke 16
- Zimbabwe vs Kenya. Onye meriri: Kenya
- Saụt Afrịka vs Tunisịa. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Madagaska vs Kote de Vua. Onye meriri: Madagaska
- Ghana vs Malị. Onye meriri: Ghana
- Angola vs Moroko. Onye meriri: Moroko
- Senegal vs Kongo DR. Onye meriri: Senegal
- Naịjirịa vs Kameroon. Onye meriri: Naịjirịa
- Yuganda vs Tanzanịa. Onye meriri: Yuganda
- Agba anọ nke Ikpeazụ
- Kenya vs Saụt Afrịka. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Madagaska vs Ghana. Onye meriri: Madagaska
- Moroko vs Senegal. Onye meriri: Senegal
- Naịjirịa vs Yuganda. Onye meriri: Yuganda
- Ọkara Ikpeazụ
- Saụt Afrịka vs Madagaska. Onye meriri: Madagaska
- Senegal vs Yuganda. Onye meriri: Senegal
- Agba nke Ikpeazụ
- MadagaskaSenegalMadagaska vs Senegal. Onye meriri: Madagaska

MadagaskaNa Mee 2019, Madagaska nwere ịntanet ife ọsọ ya bụ 28.08megabits na ntabi anya - nke na-esote nke Cape Verde n'ife ọsọ n'Afrịka. Mana oke ọsọ a abụghị etu e si eji ya arụ ọrụ. Dịka ụlọakụ uwa si kwuo n'afọ 2017, naanị mmadụ pacentị iri na-eji ịntanet arụ ọrụ.Ebe o si: Speedtest Global Index by Ookla. Download speed for fixed broadband, May 2019. Data for Guinea-Bissau and Guinea unavailable.
- Kedụ mba kachasị eri osikapa?
- Agba nke 16
- Yuganda vs Tanzanịa. Onye meriri: Tanzanịa
- Kote de Vua vs Ghana. Onye meriri: Kote de Vua
- Guinea vs Kenya. Onye meriri: Guinea
- Guinea-Bissau vs Mọrịtanịa. Onye meriri: Guinea-Bissau
- Malị vs Saụt Afrịka. Onye meriri: Malị
- Senegal vs Naịjirịa. Onye meriri: Senegal
- Madagaska vs Benin. Onye meriri: Madagaska
- Ijipt vs Angola. Onye meriri: Ijipt
- Agba anọ nke Ikpeazụ
- Tanzanịa vs Kote de Vua. Onye meriri: Kote de Vua
- Guinea vs Guinea-Bissau. Onye meriri: Guinea
- Malị vs Senegal. Onye meriri: Senegal
- Madagaska vs Ijipt. Onye meriri: Madagaska
- Ọkara Ikpeazụ
- Kote de Vua vs Guinea. Onye meriri: Guinea
- Senegal vs Madagaska. Onye meriri: Senegal
- Agba nke Ikpeazụ
- GuineaSenegalGuinea vs Senegal. Onye meriri: Guinea

GuineaN'afọ 2018 ndị Guinea riri osikapa ruru 190kg (419Ibs) kwa otu mmadụ. Agbanyeghi na ha nwere ihu eluigwe dị mmadu maka ịkụ osikapa, osikapa bụ nri ha kachasị ebubata site na mba ọzọ. Mba dị n'Asia bụ ndị na-ebunye ha ya.Ebe o si:Estimated milled rice consumption per capita, 2018. No data for Benin, Namibia, Tunisia and Zimbabwe
- Kedụ mba kachasị n'akụnaụba GDP?
- Agba nke 16
- Zimbabwe vs Kenya. Onye meriri: Kenya
- Saụt Afrịka vs Mọrịtanịa. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Naịjirịa vs Moroko. Onye meriri: Moroko
- Ghana vs Tunisịa. Onye meriri: Tunisịa
- Angola vs Namibịa. Onye meriri: Namibịa
- Ọọjerịa vs Benin. Onye meriri: Ọọjerịa
- Guinea vs Kameroon. Onye meriri: Kameroon
- Ijipt vs Senegal. Onye meriri: Senegal
- Agba anọ nke Ikpeazụ
- Kenya vs Saụt Afrịka. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Moroko vs Tunisịa. Onye meriri: Tunisịa
- Namibịa vs Ọọjerịa. Onye meriri: Namibịa
- Kameroon vs Ijipt. Onye meriri: Ijipt
- Ọkara Ikpeazụ
- Saụt Afrịka vs Tunisịa. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Namibịa vs Ijipt. Onye meriri: Namibịa
- Agba nke Ikpeazụ
- Saụt AfrịkaNamibịaSaụt Afrịka vs Namibịa. Onye meriri: Saụt Afrịka

Saụt AfrịkaGDP ndị Saụt Afrịka ji obere ihe karịa puku dọla 6 kwa afọ dịka Ụlọakụ Mbaụwa si kwuo. Saụt Afrịka so na mba ndị enweghi ịmaatụ n'ụwa.Ọ kachasị nwee ọnụọgụgụ ndị mmadụ ka e nwe ego n'Afrịka, pasenti ndị na-enweghi ọrụ n'ọkara anọ afọ 2018 bụ iri abụọ na asaa. Ogogo ịda ogbenye ka dị elu.Ebe o si: Source: World Bank, GDP per capita, Current US$, 2017
- Kedụ mba ụgwọ ha jị ndị mba ọzọ kacha pee nta?
- Agba nke 16
- Ijipt vs Tanzanịa. Onye meriri: Tanzanịa
- Kote de Vua vs Benin. Onye meriri: Benin
- Naịjirịa vs Yuganda. Onye meriri: Naịjirịa
- Guinea-Bissau vs Angola. Onye meriri: Guinea-Bissau
- Malị vs Moroko. Onye meriri: Malị
- Ọọjerịa vs Burundi. Onye meriri: Ọọjerịa
- Guinea vs Kameroon. Onye meriri: Guinea
- Kongo DR vs Kenya. Onye meriri: Kongo DR
- Agba anọ nke Ikpeazụ
- Tanzanịa vs Benin. Onye meriri: Benin
- Naịjirịa vs Guinea-Bissau. Onye meriri: Naịjirịa
- Malị vs Ọọjerịa. Onye meriri: Ọọjerịa
- Guinea vs Kongo DR. Onye meriri: Kongo DR
- Ọkara Ikpeazụ
- Benin vs Naịjirịa. Onye meriri: Naịjirịa
- Ọọjerịa vs Kongo DR. Onye meriri: Ọọjerịa
- Agba nke Ikpeazụ
- NaịjirịaỌọjerịaNaịjirịa vs Ọọjerịa. Onye meriri: Ọọjerịa

ỌọjerịaỌtụtụ ego eretere na mmanụ agbidi nakwa ego nchekwa emeela ka Algeria sị na ụgwọ ha jị mba ndị ọzọ pụọ bụ nke bụ ọkara atọ na ụma anọ (3.4%) ego ha akpatara n'afọ 2017. Nke a pụtara na onye ọbụla tinye ụgwọ ọnwa ha na uru ha na-enwete n'ahịa abalị iri na abụọ (12), Algerịa ga-akwụchapụ ụgwọ ha ji mba ndị ọzọ. Nke a dị iche na mba Mauritania bụ ebe ọ ga-ericha abalị narị atọ na iri na otru (311) iji kwụchapụ ụgwọ ha ji mba ndị ọzọ.Ebe o si: World Bank (IDS). Ụgwọ niile ndị mba ụwa ji, agbanwere na GNI (%). 2017. Onyeghị ihe e dere maka mba Namibia.
- Kedụ mba kacha nwee olileanya ibi ogologo ndụ?
- Agba nke 16
- Yuganda vs Senegal. Onye meriri: Senegal
- Moroko vs Angola. Onye meriri: Moroko
- Naịjirịa vs Saụt Afrịka. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Ghana vs Mọrịtanịa. Onye meriri: Mọrịtanịa
- Tunisịa vs Namibịa. Onye meriri: Tunisịa
- Ọọjerịa vs Kameroon. Onye meriri: Ọọjerịa
- Madagaska vs Benin. Onye meriri: Benin
- Ijipt vs Tanzanịa. Onye meriri: Ijipt
- Agba anọ nke Ikpeazụ
- Senegal vs Moroko. Onye meriri: Moroko
- Saụt Afrịka vs Mọrịtanịa. Onye meriri: Mọrịtanịa
- Tunisịa vs Ọọjerịa. Onye meriri: Tunisịa
- Benin vs Ijipt. Onye meriri: Ijipt
- Ọkara Ikpeazụ
- Moroko vs Mọrịtanịa. Onye meriri: Moroko
- Tunisịa vs Ijipt. Onye meriri: Tunisịa
- Agba nke Ikpeazụ
- MorokoTunisịaMoroko vs Tunisịa. Onye meriri: Tunisịa

TunisịaAtụrụ anya na ndị Tunisia amụrụ n'afọ 2017 ga-anọ ndụ site afọ 67 ruo 78 n'ezi ahụike. Atụrụ anya na ụmụnwaanyị ga-anọrụ afọ 80 ebe ụmụnwoke ga-anọru 76.Ihe kacha ebute ọnwụ na mba ahụ bụ ihe mberede okporoụzọ nakwa ọrịa obi.Ihe mmụta maka nrịanrịa dị na mbaụwa n'afọ 2017. Institute for Health Metrics and Evaluation. Afọ ole mmadụ nwere ike ịdị ndụ, nke nwoke na nke nwaanyị.
- Kedị mba kacha n'ọnụọgụ?
- Agba nke 16
- Kongo DR vs Kenya. Onye meriri: Kongo DR
- Saụt Afrịka vs Guinea. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Naịjirịa vs Kote de Vua. Onye meriri: Naịjirịa
- Ghana vs Malị. Onye meriri: Ghana
- Angola vs Moroko. Onye meriri: Moroko
- Tanzanịa vs Yuganda. Onye meriri: Tanzanịa
- Madagaska vs Kameroon. Onye meriri: Madagaska
- Ijipt vs Ọọjerịa. Onye meriri: Ijipt
- Agba anọ nke Ikpeazụ
- Kongo DR vs Saụt Afrịka. Onye meriri: Kongo DR
- Naịjirịa vs Ghana. Onye meriri: Naịjirịa
- Moroko vs Tanzanịa. Onye meriri: Tanzanịa
- Madagaska vs Ijipt. Onye meriri: Ijipt
- Ọkara Ikpeazụ
- Kongo DR vs Naịjirịa. Onye meriri: Naịjirịa
- Tanzanịa vs Ijipt. Onye meriri: Ijipt
- Agba nke Ikpeazụ
- NaịjirịaIjiptNaịjirịa vs Ijipt. Onye meriri: Naịjirịa

NaịjirịaỌnụọgụ ndị Naịjirịa akarịala narị puku abụọ nke mere ka mba ahụ gbaa ndị mbụ n'Afrika ma bụrụ ndị asaa n'ụwa dịka ndị kacha n'ọnụọgụ. Ndị ntorobịa kacha n'ọnụọgụ na Naịjirịa. Mmadụ anọ n'ime iri dị afọ iri na anọ.Ebe o si: CIA World Factbook, ọnụọgụ mbaụwa nke 2018.
- Kedụ mba kacha nwee ala?
- Agba nke 16
- Ijipt vs Tanzanịa. Onye meriri: Ijipt
- Saụt Afrịka vs Mọrịtanịa. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Naịjirịa vs Moroko. Onye meriri: Naịjirịa
- Kameroon vs Malị. Onye meriri: Malị
- Angola vs Namibịa. Onye meriri: Angola
- Ọọjerịa vs Zimbabwe. Onye meriri: Ọọjerịa
- Madagaska vs Ghana. Onye meriri: Madagaska
- Kongo DR vs Kenya. Onye meriri: Kongo DR
- Agba anọ nke Ikpeazụ
- Ijipt vs Saụt Afrịka. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Naịjirịa vs Malị. Onye meriri: Naịjirịa
- Angola vs Ọọjerịa. Onye meriri: Ọọjerịa
- Madagaska vs Kongo DR. Onye meriri: Kongo DR
- Ọkara Ikpeazụ
- Saụt Afrịka vs Malị. Onye meriri: Malị
- Ọọjerịa vs Kongo DR. Onye meriri: Ọọjerịa
- Agba nke Ikpeazụ
- MalịỌọjerịaMalị vs Ọọjerịa. Onye meriri: Ọọjerịa

ỌọjerịaAlgeria kacha nwee ala n'Afrika ma gbaa ndị nke iri na mbaụwa.Ihe karịrị ikpo iri asatọ (80%) mba ahụ bụ ọzara akpọrọ Sahara desert na Bekee. Mba Sudan kachabu nwee ala tupu ekerie ya n'afọ 2011. Ọtụtụ mmadụ ebighị n'Algeria. Naanị mmadụ iri na asaa (17) n'obosara ala dị otu kilometa gbaa gburugburu, atụnyere ya na Burundi bụ mmadụ narị iri anọ, iri abụọ na atọ (423) n'obosara ala dị otu kilometa gbaa gburugburu.Ebe o si: Ụlọakụ mbaụwa, 2018
- Kedụ mba mpụ kacha dị nta
- Agba nke 16
- Yuganda vs Tanzanịa. Onye meriri: Tanzanịa
- Namibịa vs Mọrịtanịa. Onye meriri: Namibịa
- Guinea vs Moroko. Onye meriri: Moroko
- Ghana vs Malị. Onye meriri: Ghana
- Tunisịa vs Saụt Afrịka. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Senegal vs Kameroon. Onye meriri: Senegal
- Naịjirịa vs Benin. Onye meriri: Benin
- Ijipt vs Ọọjerịa. Onye meriri: Ọọjerịa
- Agba anọ nke Ikpeazụ
- Tanzanịa vs Namibịa. Onye meriri: Namibịa
- Moroko vs Ghana. Onye meriri: Moroko
- Saụt Afrịka vs Senegal. Onye meriri: Senegal
- Benin vs Ọọjerịa. Onye meriri: Benin
- Ọkara Ikpeazụ
- Namibịa vs Moroko. Onye meriri: Namibịa
- Senegal vs Benin. Onye meriri: Senegal
- Agba nke Ikpeazụ
- NamibịaSenegalNamibịa vs Senegal. Onye meriri: Namibịa

NamibịaA na-ahụta Namibia ka mba mpụ na aghụghọ kacha dị nta n'ụlọọrụ gọọmenti nke so otu AFCON dịka a na-ejikere Senegal. Dịka Corruption Perception Index si dee, Namibia na-agba ndị nke ise n'Afrika ebe Seychelles na-aga ha n'ogogo. N'ụwa, Namibia na-aga Italy na Turkey n'ogogo eji mata obodo mpụ na aghụghọ kachasi.Ebe o si: Corruption Perception Index, 2018. Transparency International
- Kedu mba nwee ndị kacha enwe obi aṅụrị?
- Agba nke 16
- Yuganda vs Senegal. Onye meriri: Senegal
- Moroko vs Malị. Onye meriri: Moroko
- Naịjirịa vs Saụt Afrịka. Onye meriri: Naịjirịa
- Kameroon vs Tunisịa. Onye meriri: Kameroon
- Mọrịtanịa vs Kote de Vua. Onye meriri: Kote de Vua
- Ọọjerịa vs Benin. Onye meriri: Ọọjerịa
- Guinea vs Ghana. Onye meriri: Ghana
- Kongo DR vs Kenya. Onye meriri: Kenya
- Agba anọ nke Ikpeazụ
- Senegal vs Moroko. Onye meriri: Moroko
- Naịjirịa vs Kameroon. Onye meriri: Naịjirịa
- Kote de Vua vs Ọọjerịa. Onye meriri: Ọọjerịa
- Ghana vs Kenya. Onye meriri: Ghana
- Ọkara Ikpeazụ
- Moroko vs Naịjirịa. Onye meriri: Naịjirịa
- Ọọjerịa vs Ghana. Onye meriri: Ọọjerịa
- Agba nke Ikpeazụ
- NaịjirịaỌọjerịaNaịjirịa vs Ọọjerịa. Onye meriri: Naịjirịa

NaịjirịaNaịjrịa bụ ndị mbụ kacha enwe obi aṅụrị n'otu AFCON dịka nchọpụta mba kacha enwe aṅụrị nke 2019 sị dee bụ nke agụnyere ego mkpata, ndụ ahụike atụrụanya, nkwado mmadụ na ibe ya, nnwere onwe, ebe mpụ adịghị na mmesepụ aka.Ugbua Naịjrịa na-agba ndị nke 85 ebe ha bụ ndị nke 91 n'afọ gara aga. Ha gbara ndị nke abụọ n'Afrika na-esote Mauritius.Ebe o si: World Happiness Report 2019. Angola and Guinea-Bissau esoghị n'ọgụ a.
- Kedụ mba kachasị nwee ụmụnwaanyị n'ụlọomeiwu ha?
- Agba nke 16
- Zimbabwe vs Tanzanịa. Onye meriri: Tanzanịa
- Namibịa vs Mọrịtanịa. Onye meriri: Namibịa
- Burundi vs Moroko. Onye meriri: Burundi
- Angola vs Kameroon. Onye meriri: Angola
- Tunisịa vs Saụt Afrịka. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Senegal vs Madagaska. Onye meriri: Senegal
- Guinea vs Guinea-Bissau. Onye meriri: Guinea
- Yuganda vs Ọọjerịa. Onye meriri: Yuganda
- Agba anọ nke Ikpeazụ
- Tanzanịa vs Namibịa. Onye meriri: Namibịa
- Burundi vs Kameroon. Onye meriri: Burundi
- Saụt Afrịka vs Senegal. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Guinea vs Yuganda. Onye meriri: Yuganda
- Ọkara Ikpeazụ
- Namibịa vs Burundi. Onye meriri: Namibịa
- Saụt Afrịka vs Yuganda. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Agba nke Ikpeazụ
- NamibịaSaụt AfrịkaNamibịa vs Saụt Afrịka. Onye meriri: Namibịa

NamibịaỤmụnwaanyị bụ ikpo ịrị anọ na isii (46%) na ndị nọ n'Ulọomeiwu nta ndị Namibia.Nke a pụtara na ha gbara ndị nke abụọ n'azụ Rwanda. Ha gbakwara ndị nke iri na Gender Gap Report Index nke 2018 ebe ha gara Germany na Uk na ya bụ ogogo.Ebe o si: Inter-Parliamentary Union, ikpo ụmụnwaanyị nọ na Ụlọomeiwu nta ruo Febụwarị 2019
- Kedụ obodo kacha rite ọlaedo na Summer Olympics?
- Agba nke 16
- Zimbabwe vs Ọọjerịa. Onye meriri: Ọọjerịa
- Saụt Afrịka vs Madagaska. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Naịjirịa vs Kote de Vua. Onye meriri: Naịjirịa
- Kameroon vs Angola. Onye meriri: Kameroon
- Tunisịa vs Moroko. Onye meriri: Moroko
- Kenya vs Yuganda. Onye meriri: Kenya
- Burundi vs Ghana. Onye meriri: Burundi
- Ijipt vs Tanzanịa. Onye meriri: Ijipt
- Agba anọ nke Ikpeazụ
- Ọọjerịa vs Saụt Afrịka. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Naịjirịa vs Kameroon. Onye meriri: Naịjirịa
- Moroko vs Kenya. Onye meriri: Kenya
- Burundi vs Ijipt. Onye meriri: Ijipt
- Ọkara Ikpeazụ
- Saụt Afrịka vs Naịjirịa. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Kenya vs Ijipt. Onye meriri: Kenya
- Agba nke Ikpeazụ
- Saụt AfrịkaKenyaSaụt Afrịka vs Kenya. Onye meriri: Kenya

KenyaKenya bụ mba kacha rita ola na Summer Olympics ebe ha ji ọlaedo iri atọ na otu (31), ọlaọcha iri atọ na asatọ (38) na bronz iri atọ na anọ (34). Kenya ji ọsọ na egwuruegwu mmegharị ahụ ndị ọzọ rite ọla ndị a.Onye ji ọlaedo ọsọ ụkwụeji Ele (long distance running) nke Rio Olympics bụ Eliud Kipchoge bụkwa ya ji ọlaedo nke ụwa bụ nke ọ gbara n'awa 2:01:39.Ebe o si: Summer Olympics nke 2016
- Kedụ mba kacha nwee ebe ndị Unesco wepụtara maka iheọkpụ?
- Agba nke 16
- Kongo DR vs Senegal. Onye meriri: Senegal
- Saụt Afrịka vs Benin. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Madagaska vs Kote de Vua. Onye meriri: Kote de Vua
- Kameroon vs Malị. Onye meriri: Malị
- Tunisịa vs Moroko. Onye meriri: Moroko
- Kenya vs Zimbabwe. Onye meriri: Kenya
- Naịjirịa vs Ghana. Onye meriri: Naịjirịa
- Ijipt vs Ọọjerịa. Onye meriri: Ijipt
- Agba anọ nke Ikpeazụ
- Senegal vs Saụt Afrịka. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Kote de Vua vs Malị. Onye meriri: Malị
- Moroko vs Kenya. Onye meriri: Moroko
- Naịjirịa vs Ijipt. Onye meriri: Ijipt
- Ọkara Ikpeazụ
- Saụt Afrịka vs Malị. Onye meriri: Saụt Afrịka
- Moroko vs Ijipt. Onye meriri: Moroko
- Agba nke Ikpeazụ
- Saụt AfrịkaMorokoSaụt Afrịka vs Moroko. Onye meriri: Saụt Afrịka

Saụt AfrịkaSaụt Afrika kacha nwee ebe ndị Unesco wepụtara maka iheọkpụ n'Afrika ebe ha ji iri (10) n'ime ha. Nke mbụ edere n'afọ 1999 bụ ogige "fossil Hominid" ebe ahụrụ ọkpụkpụisi Taung na iSimangaliso Wetland Park na Robben Island.Ebe o si: UNESCO. A na-agụ ogige iheọkpụ nke sị mba gafee mba ọzọ otu na mba ọbụla.
- Angola
- Benin
- Burundi
- Ghana
- Guinea
- Guinea-Bissau
- Ijipt
- Kameroon
- Kenya
- Kongo DR
- Kote de Vua
- Madagaska
- Malị
- Mọrịtanịa
- Moroko
- Naịjirịa
- Namibịa
- Ọọjerịa
- Saụt Afrịka
- Senegal
- Tanzanịa
- Tunisịa
- Yuganda
- Zimbabwe
Ndị tinyere aka n'ọrụ a
Ndị hụrụ maka ya: Olawale Malomo na Elisabetta Tollardo, Ndị mere ka ọ pụta ihe: Olawale Malomo, Ndị biputara ya: Millicent Wachira, Ndị mere nchọcha ya: Aaron Akinyemi, Anthony Makokha na Muthoni Muchiri
Usoro
A haziri mba so na AFCON n'ogogo iri na abụọ (12) nke kacha nweta ihe irite bụ nke meriri.Otu a ka ha sị asọrịta mpi agbapụ onwe ha dịka AFCON si họpụta ha.Ọ nwee mba gbara onwe ha nhata nha, e were nke ha nwetere n'afọ gara aga gụọrọ ha. Ọla Olympic na Ogige Unesco World Heritage esoghị n'iwu a. Ọlaọcha, ọlaedo na bronz mba ritere ka eji etinye ha n'ogogo. Ndị enweghị ọla ọbụla e were mmadụ ole ha debere aha ha n'asọmpị afọ gara aga tinye n'ogogo ebe ha kwesiri ị nọ. Ọ bụrụ ogige nke Unesco, a na-ahọpụta ha site n' ogige ole dị na nke ha kpọrọ "tentative list".




