Omega Power Ministry: 'Ndị ọzụzụ atụrụ ekwesịghị iri atụrụ etinyere ha n'aka'

Aha onyonyo, Omega Power Ministry: 'Ndị ọzụzụ atụrụ ekwesịghị iri atụrụ etinyere ha n'aka' - Apostle Chinyere

Chibuzor Chinyere bụ onyendu Omega Power Ministry a ma dịka OPM, adụọla ndị ụkọchukwu ọdụ gbasara etu ha na ndị nso ha kwesịrị ị na-eme ka ọrụ Chukwu na-aga ọfụma.

N'okwu ọ gwara BBC Igbo maka ndị ụkọchukwu a na-ebo ebubo iwakpo ndị mmadụ n'ike, Chibuzor kwuru na omume ahụ adịghị mma.

Ọ kọwara ya dịka "onye ọzụzụ atụrụ iri atụrụ e tinyere ya n'aka".

Gere ihe ndị ọzọ o kwuru maka ya ebe a.

Ndị mere akụkọ a: Chimamaka Ihenacho, Nnamdi Kelechi Agbanelo

Akụkọ ndị ga-amasị gị: