Jane Ada: Eji m ịkpụ arụsị Ndigbo egosi ụwa njirimara Ndigbo

Aha onyonyo, Jane Ada: Nwaada Igbo ji ịkpụ ụzụ na-egosi ụwa arụsị e jiri mara ndị Igbo

Jane Ada bụ onye e ji ihe osise na ọkpụkpụ mara kwuru na ọ bụ site n'ikpụ ihe ka o ji akọwapụta ụfọdụ chi eji mara ndị Igbo.

Jane gụrụ akwụkwọ Sekọndịrị n'Enugwu tupu ọ gaa mba Amerịka na-arụ ọrụ kwuru na ọ maghi mgbe nke ji malite kama na ọ bụ Chineke nyere ya onyinye pụrụiche a.

Arụsị ndị ọ kpụrụla gụnyere Amadioha na Ala,arụsị abụọ a ma ama n'ala Igbo.

Gee ntị nụrụ ma etu o siri mee nke nakwa ebumnuche ya gbasara omenaala na asụsụ Igbo.

Ndị mere akụkọ a: Chioma NkemdilimDaramola na Nnamdi Agbanelo.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị: