You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Abia state: Ikpeazu chụpụ ndị na-azụ ahịa n'Isi gate
Ndị Abia na-arịọ ka ka Gọvanọ Okezie Ikpeazu mee karịa etu o si mee na agba nke mbụ dịka o na-abanye ọche ọchịchị ọzọ.
Kirie ihe nkiri ka ị nụ ihe ndị ọzọ ha chọrọ n'aka gọvanọ ha.