Abịa state: 'Ama m na mmeri ga-abụ nkem'

Ikpeazu na-azọ ịchị Abịa steeti n’agba nke abụọ ya ekwuola na o kwenyere na mmeri ya kpam kpam.

Ihe ndị ọzọ o tinyere ọnụ na ya bụ okwu gbasara ndị nchekwa na ụzọ ha si esonye n'igbochi nrụrụaka.