Mother's Day: Ndị nne Mama na US, mana iso kwa.

Ebe foto si, Anadolu Agency
Ọ bụghị kwa obere ihe na-akpọtụ maka ụbọchị ncheta nne nke taa.
Ọtụtụ ndị buru ekele bunye nne ha n'ọnwa Maachi mgbe emere ncheta ndị nne pụtakwara taa bụrụ ụkpa ekele bunye Olisa maka Ngozi nne.
Mana kedụ ihe mere eji echetakwa ndị nne taa?
Ọ bụ ndị mba US na-echeta ndị nne taa gụnyekwara ụfọdụ mba ndị ọzọ dịka Japan.
Mana ndị Naịjirịa eburula emume ncheta nne nke ọnwa May bụ nke eji mara ndị mba US n'isi na-ezipu ozi dị iche iche nye nne.
Cheta na a na-echeta ụmụnwaaanyị n'ọnwa Maachi na mbaụwa niile ebe ndị ụka Katọlik nakwa Anglikan na-eme nke ha n'otu ọnwa Maachi ahụ.
Mana ndị mmadụ na-ekwu na ọ bụ ndị ụka ọgbara ọhụrụ kacha buru ya bụ emume ncheta nke May n'isi.
Lekwa ụfọdụ ozi ndị ahụ ebe a:
@mercyjohnsonokojie gwara ndị nne ha mara nwa ọbụla bụ nne ha.
Edemede a nwere ihe ndị si na Instagram. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ Instagram iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of Instagram post
@chijenannzua kwuru na nne nwanne ya nwaanyị ọ na-enweghị
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 1
@eleven8 kwuru na ọ ga-akọ akụkọ etu nne ha si tọrọ ha gawa mba Naịjirịa.
Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.
End of X post, 2
Etu ọ dị ụgbua, ọdịka ndị mmadụ chọrọ ị na-echeta ndị nne mgbe ọbụla makana nne enweghị oyiri.









