You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
President Umaru Musa Yar'adua: Ihe ndị Naịjirịa ji echeta ya
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1
Afọ itoolu agafela kamgbe aka chiburu Naịjirịa bụ Umaru Musa Yar'adua nwụrụla.
Yar'adua bụ onyeisiala nke iri na atọ chịgoro Naịjirịa.
Ndị ama ama na Naịjirịa gụnyere osote ya bụ Goodluck Jonathan mgbe ọ chịrị mba ahụ depụtara ihe ha agaghị echezọ maka Yar'adua.
@GEJonathan kwuru na nna ya ochie Yar'adua bụ nwoke fere ala Naịjirịa n'ụzọ kwụọtọ na-enweghị ntụpọ.
@atiku kwuru na Yar'adua bụ nwoke ji obi ebere na obi dị umeala wee chịa Naịjirịa.
@ShehuSani bụ mmadụ na-akwanyere iwu obodo ugwu ma bụrụkwa onye eziokwu.
@iSlimfit kwuru na Yar'adua so na otu onyeisiala ntụzị ya kwụ ọtọ na Naịjirịa.