Election 2019: Ị ga-atụnyere onye masịrị gị?

Aha onyonyo, Election 2019: Ị ga-atụnyere onye masịrị gị?

BBC Igbo jụrụ ndị Igbo bi n'Okota na Legọs ma ha a ga-apụta tụnyere onye masịrị ha na ntuliaka na-abịa.

Lee ihe ha na-ekwu n'ihe nkiri a: