Jude Idimogu: Ihe mere m ji hapụ PDP banye APC

Aha onyonyo, Nigeria Election 2019: Ihe mere m ji hapụ PDP banye APC – Idimogu, naanị onye Igbo nọ n’ụlọomeiwu Legos

Na mkparịtaụka ya na BBC igbo nwere, Jude Idimogu bụ onye nnọchite anya mpaghara Oshodi-Isolo n'ụlọomeiwu Legọs steeti, kọwara ihe mere o jiri gbaghapụ PDP bụ pati ọ nọrọ zọta oche ya, gbaba APC.

Akụkọ ga-amasị gị: