Nigeria Elections 2019: Ike agwụla ndịisi ndịagha Naịjirịa - Atiku

Njem ntuliaka 2019 na-agazị ọsisọ ọsịsọ.

Oto onye n'ime ndị chorọ ka atunyere ha, bu Atiku Abubakar bịara ka ya na BBC nwee mkparịtaụka.

Atikụ kwuru maka afo ya, dịka onye abụghịzị nwata, ma tinyekwe ọnu n'ihe banyere ndị ọnọdụ nchekwa Naịjirịa.

Gee ya n'uju.

Akuko ga-amasị gị: