Ihere adịghị na nwoke ime nwaanyị mbọ - Onyedika
Ọ bụghịkwa sọsọ ụmụnwaanyị ma ka esi achọ mma.
Onyedika bụ nwoke Igbo kwuru na ọ ka mma na ọ na-eme ụmụnwaanyị mbọ bụ ihe na-amasị ya karịa ị ga zuo ohi.
Ọ gwara BBC Igbo na ime mbọ na-enye ya ezigbo ego.
Gere ihe ndị ọzọ o kwuru n'ihe nkiri a.