Victor Umeh: Igbo ekwela ka oke unu fuo
Victor Umeh bụbu onyeisi otu ndọrọndọrọ APGA ekwuola na ndigbo enwezughi ndị na-anọchite anya ha na gọọmentị etiti.
O kwuru na nke a mere ya jiri malite ichekwa oke Ndigbo n'ihe gbasara izu imeụlọ niile a na-agba n'etiti.
Gee ihe ọ gwara BBC Igbo n'uju ebe a.

