Angel Wanjiru: Ọ bụ ọchi achịrị m kwalitere mmụọ m n'iti ewgu

Aha onyonyo, Ọ bụ ọchi achịrị m wulitere mmụọ m n'iti ewgu

Na mkparịta ya na BBC nwere, Angel Wanjiru dị afọ iri na anọ kwuru na ọ bụ ọchị ndị mmadụ na-achị nakwa nkasị obi nne ya naienye ya mere o ji tinye aka n'iti egwu.

Ọ gara n'ihu dụọ ụmụaka nwere nkwarụ ndụmọdụ ka ha egela ihe ndị mmadụ na-ekwu banyere ọnọdụ ha ntị kama tụkwasị obi ha n'ebe Chineke nọ.

Akụkọ ga-amasị gị: