APGA: Patị APC na PDP agbajọọla ndị Imo steeti
Onyeisi APGA n'Imo steeti ekwuola na ebe ọ bụ na otu APC na PDP agbajọọla ndị Imo steeti, ha tunyere APGA na ntụliaka na-abịanụ.
Ezeobi kwuru na Rochas Okorocha echezọla na ọ bụ APGA mere ya ihe ọ bụ taa.
