Nwaada a ji ịnya ụgbọala akpata ego

Aha onyonyo, Nwaada a jị ịnya ụgbọala akpata ego

Ebe ọrụ ịnya ụgbọala akpata ego dịka ọrụ ahapụrụ naanị ụmụnwoke, nwaagbọghọ a kara obi tinye isi na ya bụ ọrụ.

Kelechi Nwamkpa bụ onye fechere ala nna na 2017 egbughị oge ya ịchọ ọrụ bekee dịka ndị ọzọ si eme.

Ngwa ngwa ọ mechere, ọ malitere ịnya ụgbọala eji ekwentị akpọ ndị ahịa bụ nke nyekwere ya aka ị chọta ndị ahịa n'ụlọọrụ ezigara ya maka ife ala nna.

Lee ka nwafọ Igbo asị agba mbọ.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: