"Enyi nwaanyị onye agbataobi anyị kpọrọ ya pụọ"
Nne nwa afọ abụọ furu kemgbe Mee 1 na-ayọ ọha enyemaka ịchọta nwa ya.
Kamgbe ahụ ezinaụlọ nọ na nnukwu nwute gbasara ọfufu nwa ha.
Ndị ụweojii BBC Igbo gbara ajụjụ ọnụ na-ekwu na ha anwụchiela mmadụ abụọ bụ enyi nwaagbọghọ nwa ha furu n'aka ya.

