Russia 2018: Ọgụ 'rimotu' ebidola n'ezinaụlọ ndị a

Aha onyonyo, Russia 2018: Ọgụ 'rimotu' ebidola n'ezinaụlọ ndị a

Ọfọdụrụ ụbọchị anọ ka e bido gbawa bọọlụ iko mbaụwa na Russia.

N'ime ihe nkiri a egwuregwu boọlụ a wetere esemokwu n'etiti ụmụnne nakwa dị na nwunye.

Kirie ya n'uju ka ị chọpụta ka osi mee.

Akụkọ ga-amasị gị: