Ị maara ka e sị ete mmanya nkwụ?
Ndị Igbo anaghị alụ nwaanyị maọbụrụ na mmanya nkwụ anọghị ya. Mmemme ndị ọzọ dị ka ịchị ọzọ, ịgba ọfalla, ili ozu, maọbụ ịbanye otu ọgbọ bụ nke nkwụ ọcha ga anọrịrị na ya.
BBC Igbo mere njem gaa n'Akpugo dị na Nkanu n'Enugwu steeti igosi ka nkwụ sị agba mmanya.