Ụlọikpe atụọla Jolly Nyame nga maka mmerụaka

Jolly Nyame

Ebe foto si, Jolly Nyame on Facebook

Nkọwa foto, Jolly Nyame chịrị Taraba steeti dịka Gọvanọ bido n' ọnwa Mee 29, afọ 1999 rue Mee 29, afọ 2007.
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Ụlọikpe ukwu nọ n'Abuja atụọla onye chịbụrụ Taraba state bụ Rev Jolly Nyame nga afọ iri na anọ maka imefu ego karịrị nde naira 250.

Ọkaikpe Jọstis Adebukola Banjoko mara Nyame ikpe maka 'imefu of nde naira N165 n'ụzọ akwụghị ọtọ'.

Ngalaba gọọmentị na-ebu agha megide mpụ na mmerụaka bụ EFCC n'aha ịchafụ kwupụtara nke a n'igwe okwu Twitter taa.

Skip X post
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post

Skip Facebook post

Content is not available

View content on FacebookBBC anaghị ahụta maka ọdịnaya nke saịtị ndị dị na mpụga.s

End of Facebook post

Jolly Nyame, onye otu PDP, chịrị Taraba steeti dịka Gọvanọ bido n' ọnwa Mee 29, afọ 1999 rue Mee 29, afọ 2007.

Akara ntụ-ntụ

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Akara ntụ-ntụ