A gbala ogbunigwe n'ụlọ Nwodo

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Ndị amaghị ndị ha bụ agbala ogbunigwe n'ụlọ onyeisi otu Ohanaeze Ndigbo bụ Nnịa Nwodo n' Ukehe, Enugwu steeti.

Akụkọ kwuru ndị amabeghị ndị ha bụ tubara ogbunigwe na ngwuru Nnia Nwodo nke gbara ma mebie akụkụ ụlọ ya.

Ndị uweojii na Enugwu steeti kwuru na ọdachi a mere n'ezie, ma kwukwa na o mebiri obere ihe.

Ha kwụkwa na ha ọ nọrọla ebe ahụ ihe meere.

Akụkọ ka na-abịa