Ụmụaka Dapchi: Ọgụ adaala n'etiti Buhari na Jonathan

Buhari bidoro njem nleta n'obodo ndị nwere ọgbaghara na Naịjirịa nke gunyere Taraba, Plateau, Benue tupu ọ gawa Yobe.

Ebe foto si, Getty Images

Nkọwa foto, Buhari bidoro njem nleta n'obodo ndị nwere ọgbaghara na Naịjirịa nke gunyere Taraba, Plateau, Benue tupu ọ gawa Yobe.
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

Onyeisiala Mohammadu Buhari kwuru na ọ ka onye bụburu onyeisiala n'oge gara aga bụ Goodluck Jonathan mma na-ileba anya na ntọrọ ụmụaka akwụkwọ.

O kwuru nke a ụnyaahụ mgbe o mere njem nleta n'obodo Dapchi nke Yobe Steeti, bụ ebe atọrọ ụmụaka ahụ n'ọnwa gara aga.

Ọ katọrọ ọchịchị Jonathan na nleghara anya ụmụakwụkwọ Chibok mgbe atọrọ ha n'afọ 2014, ma kwuo na ọ bụ enweghị uche.

Ụmụakwụkwọ ụmụnwaanyị

Ebe foto si, Yobe State government

Nkọwa foto, Ụfọdụ ụmụakwụkwọ a bụ ndị atọrọ

Mana Okwu Buhari a ebutela ọsịsa dị icheiche site n'aka ọtụtụ ndị mmadụ.

Onye na-ekwuchite ọnụ ndị otu 'Bring Back Our Girls' bụ Sesugh Akume ekwuola na onyeisiala agbalịghị.

Akume kwuru, "Obi adịghị anyị ụtọ, ihe a bụ afọ anọ atọrọ ụmụaka Chibok, ugbua o meela n'obodo Dapchi dịka ọchịchị Buhari na-eme otu njehe Jonathan mere n'oge nke ya."

"O ruola otu ọnwa atọrọ ụmụaka ahụ, mana ugbu a ka Gọọmenti na-aga ebe ahụ."

"Agbanyighị asị niile ha tụrụ na ha-agbapụtala ụmụaka Dapchi."

Onyeisiala kwere ndị nne na nna ụmụaka Dapchi na ọ ga-agbapụta ụmụaka ahụ atọrọ

Ebe foto si, Ngerian Presidency/Twitter

Nkọwa foto, Onyeisiala kwere ndị nne na nna ụmụaka Dapchi na ọ ga-agbapụta ụmụaka ahụ atọrọ

Onye enyemaka pụrụiche nke Jonathan bụ Reno Omokiri kwuru na nwa Buhari bụ Yusuf Buhari nwere mgbuchi karịa ụmụaka Dapchi.

O kwuru na oge atọrọ ụmụaka Chibok, Jonathan kpọrọ oku nzukọ ndị nchekwa, ebe Buhari kagburu nzukọ ndị nchekwa n'oge atọrọ ụmụaka Dapchi.

O kwukwara n'oge Yusuf Buhari nwere ihe mberede okproụzọ na Buhari kagburu njem niile onwere, ma gawa ileta nwa ya n'ụlọọgwụ.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Onye ọzọ kwuru uche ya bụ Femi Fani-Koyede na tuwita ya;

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Onye na-ekwuchitere Jonathan ọnụ bụ Reuben Abati kwuru nke ya na tuwita;

Skip X post, 2
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 2

Ụmụafọ Naịjirịa ndị ọzọ kwuru uche na tuwita;

Skip X post, 3
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 3

Skip X post, 4

End of X post, 4