You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
NotTooYoungToRun: Ha ga-enweta ihe ha chọrọ?
Taa ka otu chọrọ ka ndị ntọrọbịa na nwaghọghọ chịa ala Naịjirịa mere ngagharị iwe n'Abuja.
Akpọrọ onweha Not Too Young to Run n'asụsụ bekee.
Ugbu a onweghị ihe onyeisiala Mohammadu Buhari kwuru maka ngaghari iwe a ha mere taa.