Nwunye Nnamdị Kanụ: Ndụ m gba ọtọ maka di m anọghị ya - Uchechi Kanu

Aha onyonyo, Uchechi Kanụ ebela akwa arịrị maka dị gị

Uchechi Kanu gwara BBC Igbo na ụmụ ya na-ajụ ese nna ha.

Ọ sị na ọ na-ara ya ahụ ilekọta ụmụ ha. Ọ sị ka dị ya kasie obi ya.

Ndị mere akụkọ a: Chioma NkemdilimDaramola na Chimezie Ucheagbo.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: