Ị ma ebe njirimara ala Igbo ụfọdụ dị?

Foto ebe dị icheiche na-akọwapụta ala Igbo, mma ya, na arụ gbasara ikwaiko:

Ihe akpụrakpụ otii ị dị n'Enugwu steeti
Nkọwa foto, Ala Igbo nwere ihe akpụrụakpụ dị icheiche gosiri akụkọ ala anyị na omenala. Ihe a akpụrụakpụ gosiri nwoke na-eti ịgba dị n'Enugwu...
Ikpirikpe ọgụ egwu agha, ndị n'Abariba n'Abia steetị

Ebe foto si, AFP

Nkọwa foto, Ndị na-eti ịgba na-apụta na mmemme ọbụla n'ala Igbo.
Ihe akpụrakpụ gosiri Michael Opara n'Enugwu
Nkọwa foto, Ihe akpụrakpụ gosiri Michael Opara n'Enugwu. Ọ bụ otu n'ime ndị sọ na mkparita uka mmuputa ala Naịjirịa.
Tọwa dị n'Abia steeti
Nkọwa foto, Tọwa nke a dị n'Abia steeti a bụ ụlọ udo gosiri udo na aṅụrị dị n'ala Igbo.
Centinary Fountain dị n'Owerri, Imo steeti

Ebe foto si, AFP

Nkọwa foto, Ihe a bụ ihe akpụrụakpụ na-agba mmiri na Freedom Square n'Owerre, Imo steeti, ebe Gọvanọ Rochas Okorocha kpụrụ mmadụ ole na ole.
Nke a bụ Awka Flyover, Anambra steeti
Nkọwa foto, Ihe a bụ otu n'ime fly over dị n'Awka, Anambra steeti
Ahịa ahịa mgbuka ụgbọala dị icheiche dị na Nkwo, Nnewi
Nkọwa foto, Amara nke ọma maka ahịa mgbuka ụgbọala dị na Nkwọ Nnewi.
Spera-In-Deo Roundabout dị n'Abakaliki, Ebonyi
Nkọwa foto, Ebonyi, bụ steetị na-amịpụta nnu, ha nwere okporoụzọ ọhụrụ dị icheiche dịka nke a.

Ọgba dị na Obunọfia, Ezeagụ

Ọgba dị n'Obunọfịa, Ezeagu, Enugwu
Nkọwa foto, Ihe a bụ Ọgba dị na Obunọfịa, Ezeagụ n'Enugwu ebe omenaala dị icheiche dịkwa...
Ogba dị n'Obunọfịa, Ezeagu, Enugwu
Nkọwa foto, Dịka ụmụnwanyị anaghị eyi ụwe ụkwụ ogologo ma ọ bụ ndị na-agba mmee...
Ọgba Agada dị n'Obunọfịa, n'Enugwu
Nkọwa foto, Ọdọ mmịrị nke a gawa n'ihu bụrụ nsụda mmiri anaghị ekwe ka nwoke na nwaanyị nwee mmekọrịta...
Aha onyonyo, Udị arụ nke a bụ omenaala amara ama n'ala igbo ebe ọdọ mmirị dị.

Foto: BBC Igbo/AFP