Bridget Maduabuchim Nnabueze: Etu m si turu ugo onye nkuzi kachasi mma Naịjiria niile n'afọ 2021

Aha onyonyo, Nnabueze Maduabuchim: E tu m si bụrụ onye nkuzi kachasi mma na Naịjiria niile

Bridget Maduabuchim Nnabueze ritere nturugo dịka onye nkuzi kacha mma na Naịjirịa niile nke afọ 2021.

Ntụrụ ugo a bụ nke a kpọrọ "Presidential Award".

Ọ Kọwara ihe ndị dị iche iche ọ na-emere onwe ya, nwereike i bụ ihe e ji họpụta ya dịka ọkaibe na ikuzi nkuzi na Naịjiria niile.

O kwuru na ebum n'uche ya bụ inwe ụlọakwụkwọ ga-enye ndị a kpọrọ efulefu nakwa onweghị ka ọ ha nne na ha ohere ịgụ akwụkwọ ma baa nnukwu uru.

Kirie ihe ndị ọzọ ndị nkuzi ibe ya nọ n'ụlọakwụkwọ Modebe dị n'ọnicha ,Anambra steeti kwuru maka ya ebe a.