Uli Art: Gịnị ka ị ma maka atụmatụ ịse Uli na-ahụ?
Ị ma na n'oge gboo, Igbo nwere egwu pụrụiche ha na-agụ ma a na-ese mmadụ uli n'ahụ?
O nwekwara ihe ndị ọzọ e ji ya bụ uli e me nke Tony Otikpa kọwaara BBC Igbo.
Gee ihe ndị ọzọ dị mkpa o kwuru maka ya bụ omenala n'akụkọ oge gboo gbasara ndị Igbo.