'Iji ọkụ ese nka masịrị m nke ukwu' - Hanson Okere

Aha onyonyo, Nwoke jị ọkụ ese ihe

Ihe nka dị iche iche kama nke Hanson Okere pụrụ iche.

Nwaafọ Igbo a na-eji ọkụ ese ihe nke gbara ọtụtụ ndị mmadụ gharịị.

Ọ bụ atụmatụ akpọrọ 'Pyrography' ka o ji ese ya bụ nka.

Lee ihe ọ gwara BBC Igbo n'uju ebe a:

Akụkọ a sị n'aka Jessica Nwankwo na Vinning Ogu