Igbo Artefacts: Ụfọdụ akpụrakpụ ndị ọcha na-ere bụ nke ezuru n'ori'

Aha onyonyo, 'Ụfọdụ akpụrakpụ ndị ọcha na-ere bụ nke ezuru n'ori'

Ụlọahịa nka Christie's na-akwado ire ihe akpụrakpụ abụọ e si ala Igbo bute.

Mana Ọkammụta Chika Okeke-Agulu gwara BBC na ọbụ n'ohi ka e zuru akpụrakpụ ndị a n'oge agha Biafra.