Ralph Uwazuruike : Ihe ọ sara Nnamdi Kanu maka ngaghariwe End SARS

Aha onyonyo, Ralph Uwazuruike : Ihe ọ sara Nnamdi Kanu maka ngaghariwe End SARS

Onye ndụ Movement for the Actualization of the Sovereign State of Biafra(Massob) nakwa Biafra Independence Movement(BIM) bụ Ralph Uwazuruike na-ekwusi ike na o nweghị ihe jịkọrọ ndị otu Massob nakwa Indigenous People of Biafra na ngaghariwe End SARS.

Uwazuruike katọkwara etu Nnamdi Kanu bụ onye ndu Ipob si nọrọ n'obodo oyibo ma na-gwa ndị otu ya ha gbuwe mmadụ.

Mana ọkaiwu Ipob bụ Alloy Ejimako kwuru na Uwazuruike nwereike ikwu uche ya mana ihe ọ ma bụ na Ipob na Massob na-achụ otu ihe bụ nweta Biafra.

Gere ha n'uju ebe a.

Ndị mere akụkọ a bụ Chioma Obianinwa na Vinning Ogu