Chichi Igbo: A na-akọ m ọnụ maka na m nwere ahụ nwoke

Aha onyonyo, Chichi Igbo: A na-akọ m ọnụ maka na m nwere ahụ nwoke

Otu nwagbọghọ a na-akpọ Chichi Igbo kọwara ihe ọ na-agabiga n'elu ịntanet maka ụdị ahụ ọ kwara.

Ọ sị na ndị mmadụ na-akọ ya ọnụ maka na o nwere ahụ dịka nke nwoke.

Nwada a gbaburu Naịjirịa bọọlụ sị na ma ọ bụghị udị obi o nwere na ọ gaarala anwụ site n'ọnụ a na-akọ ya.

Kirie ihe o kwuru.

Akụkọ ndị ga-amasị gị