Victoria Inyama: Ụmụ nwoke Igbo ka elekọta nwunye karịa obodo ndị ọzọ na Naịjirịa

Oge e ji agụ akụkọ nkeji 1

Victoria Inyama bubu onye na-eme ihe onyoonyo na Nollywood mbụ.

Ọ na-agwa BBC Igbo ihe ọ gabigara n'aka di ya na-eti ya ihe n'ala Amerịka.

O kwuru etu o siri meri ọrịa kansa.

Lee mkparịtaụka anyị na ya na Facebook: