Onitsha tanker fire: "Ụlọ m na 'shọp' m gbara ọkụ, ebe ka m ga-agbaje?"
Orụ ebidola n'ụfọdụ ebe ọkụ gbara n'Onịcha.
Otu nwaanyị BBC Igbo hụrụ n'akụkụ ebe ihe mberede a mere kwuru na ọ bụ ụlọahịa ya na ụlọ obibi ka ọkụ a gbara.
Ọ kwuru na ọ maghị ebe ọ ga-ebido ebido makana nanị akwa akwụkwọ ụmụ ya ka o ji pụta mgbe ọkụ a malitere gbawa.