Nnewi: Omenaala Umudim bukọtara ama 14 dị n'ime ya
A na-ekwu na "a nyụkọọ mamịrị ọnụ, ọ gbaa ụfụfụ".
Ọ bụ eziokwu dị n'okwu a mere ka ndị Umudim, Nnewi n'agbanyeghị na ngalaba dị n'ime ya ruru iri na anọ, na-abịakọta ọnụ na Legọs ka ha wee hụkọrịta onwe ma matakwa omenaala ọfụma.
Ha na-esikọ na-aṅụkọ na ya bụ mmemme.
Ha gwara BBC Igbo ihe kpatara ha ji eme ya bụ mmemme.
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
