Egwu di na Kaduna ka ọdụm gbara ọsọ na Zoo

Ebe foto si, Getty Images
Ọdụm a kpọsara na zoo dị na Gamji Gate bụ ama egwuregwu dị na Kaduna gbapụrụ ọsọ.
Ndị na-ahụ maka Gamji Gate a kwuru na ọdụm a bara otu na ndị na-elete ya anya ọgụ mgbe ha ejere ị nye ya nrị, wee gbapụ.
Ndị mmadụ gbapụrụ ọsọ mgbe ha nụrụ na ọdụm a si ebe e o na anọ pụọ.
Ndị BBC Hausa jere ebe ahụ kwuru na ọdụm a mechere naghachi ebe o na anọ n'onweya.
E dowere anụ ọhịa dị icheiche na Gamji Gate.




