Ihe ndị pụtara n'akwụkwọ Obasanjo degara Buhari

Dịka ọtụtụ ndị n'ekwenye na akwụkwọ a Obasanjo degara onyeisiala bụ Mohammadu Buhari na ọ bụ ihe ziri ezi, ụfọdụ ndị akatọla ya, kwuo na Obasanjo bụ onye ama ama n'idegara ndị isiala akwụkwọ.

Ugbua ka anyị were ohere a nyocha ihe ndị pụtara ihe na akwụkwọ a nke Obasanjo zigara onyeisiala Buhari nke ọkpọrọ igwu dịna emeghị nkeọma Gọọmenti etiti,

  • Oke agụụ na ụbịam
  • Enweghị nchekwa/nsogbu ndị ọchị ehi
  • Ahazịghị akụnaụba nke ọma
  • Mgbahapụ ọrụ dịrị mmadụ
  • Ikpuchi ihe ọjọọ
  • Enweghị ọganihụ na olile anya
  • Enweghị nchịkọta obodo
  • Ịkpa oke agbụrụ