Hugh Masekela, onye ogbuopi egwu jaz na mba Sout Afịrika, anwụọla

Hugh Masekela
Nkọwa foto, Hugh Masekela rịọrọ onye nkuzi ya ka ọ zutara ya opi ya nke mbụ
Oge e ji agụ akụkọ nkeji 2

N'akwụkwọ ozi, e jiri kwupụta maka ọnwụ ya, ndị ezinaụlọ ya kwuru na Hugh Masakela bụ "Nna egwu jaz na mba Sout Afrika, lara n'udo ka ya na ọria postrate kancer gbachara mgba ogologo oge."

Ọ ruru afọ iri asaa na asatọ.

Masekela bụrụ aha na-ewuewu na mba ụwa maka ụda egwu jaz ọ pụrụiche maka ọkachasị egwu ya nke a kpọrọ,''Soweto Blues.''

Egwu a bụ nke o wepụtara n'afọ 1977 sokwara na njimara mbọ maka ịkwụsị nkeweagbụ dị na mba South Afịrika mgbe ahụ.

N'ozi ya, onyeisi ala South African bụ Jacob Zuma sịrị na ọnwụ bụ, "nnukwu ọghọm nye ndị ọgụụ egwu na ndị mba ahụ niile."

Zuma gara n'ihu si: "A gaghị echefukwa ihe ọ tunyere na mbọ maka ịkwụsị nkewe agbụ."

A mụrụ Masekela na obodo Witbank nke dị na Sout Afịrịka n'afọ 1939.

Agụụ igbu opi gụrụ ya ka o lerechara ihe onyonyo nke 1950 akpọrọ, "Young Man with a Horn," ebe Kirk Douglas bụ Beiderbecke na-egbu opi.

Ọ gara n'ihu rịọ Father Trevor Huddleston, bụ otu na ndị nkuzi ya ma bụrụkwa onye so alụ ọgụ ikwụsị nkewaagbụ ka ọ zụọrọ ya opi, kwe nkwa na ya ga-abụ ezi nwata.

Akara ojii

Ihe anyị a maghị maka Hugh Masekela

  • Ọ lụrụ Miriam Makeba site n'afọ 1964 ruo 1966
  • Ọ lụrụ nwuye ọzọ bụ Elinam Cofie n'afọ 1999 onye ya na ya biri ruo oge ọnwụ ya n'afọ 2018
  • Ọ bụ onye na-eme omume nkiri
  • Ọ bụ ezigbo enyi Fela Anikulapo Kuti mgbe ọ dị ndụ.
Akara ojii

Ihe ndị mmadụ na-ekwu gbasara Masekela na igwe okwu ọhụrụ ọkachasị nwa Fela Anikulapo Kuti bụ Femi Anikulapo Kuti:

Skip X post, 1
Hapụ X ihe dị na ya?

Edemede a nwere ihe ndị si na X. Anyị na-achọ ka i nye anyị ikike tupu e tinye ihe ọbụla, dịka akụrụngwa cookies na tekịnụzụ ndị ọzọ nwereike ịdị na ya. I nwereike ịgụ X iwu cookie na iwu nzuzo tupu ị nabata ya. Iji kirie ihe nọ n'ime ya, họrọ 'nabata na gaa n'ihu'.

Warning: Third party content may contain adverts

End of X post, 1

Skip X post, 2

End of X post, 2

Skip X post, 3

End of X post, 3

Skip X post, 4

End of X post, 4