Coronavirus: 'Mmadụ 30 ga-anwụ tupu m kweta na ọrịa a dị na Naịjirịa'
Site n'ime ụlọọgwụ pụrụiche maka ọgwụgwọ ndị bu ọrịa a rue n'okporoụzọ, echiche ndị mmadụ dị iche.
Ụfọdụ dịka ndị na-agwọ ndị bu ọrịa na-akwa arịrị maka etu ndị mmadụ si anwụ n'aka ọrịa.
N'aka nke ọzọ ndị mmadụ agbara ajụjụ ọnụ n'okporoụzọ na-ekwu na ọrịa ahụ adịghị ya chaachaa.
Lee okwu ha n'uju ebe a: