Lejja Town: Ị ma na a na-akpụ ụzụ n'ala a n'afọ 4000 gara aga?

Aha onyonyo, Ị ma na a na-akpụ ụzụ n'ala Lejja n'afọ 4000 gara aga?

Obodo Lejja bụ ebe ọtụtụ mmadụ amaghị na a na-akpụ ụzụ n'oge gboo.

Mana onye ọkammụta n'ihe gbasara "Archeology" maọbụ igwuputa ihe ndị dị n'ala, kọwara etu e si chọpụta ebe a.

Lee ihe onyonyo a ka ị hụ ihe ndị tụrụ n'anya si n'obodo a were pụta.

Ndị mere ihe onyonyoa a bụ Chiemela Peters na Ikechukwu Kalu

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị: