Traditional Cuisine: Uru dị n'akwụkwọ nri

Ka ndị mmadụ na-eche ihe ha ga-eme maka coronavirus, ọ dị mkpa ichetere ndị mmadụ uru dị na-iri nri zuru oke iji kwalite ihe ahụ ha ji egboji ọrịa.

Akụkọ a ga-egosi uru dị na akwụkwọ nri ise a na-erikari n'ọwụwa anyanwụ Naịjirịa.

Akwụkwọ nri ndị a gunyere ụgụ, ụtazị, nchụanwụ, ụzịza na olugbu.

Onye kowara ihe bu onye ọkachamara n'ihe banyere nri.

Onye mere ya bu akụko bụ Chimezie Ucheagbo.