You’re viewing a text-only version of this website that uses less data. View the main version of the website including all images and videos.
Nollywood Language: 'Ihe nkiri Igbo ga-abụ egwu eji site na ntuziaka m na-eweta' - Ikeagwu
Ị mana ihe nkiri Igbo na-amasị ọtụtụ mmadụ?
Kalu Ikeagwu na-eme ihe nkiri bekee kwuru na ọ na-agba mbọ ị hụ na ihe nkiri Igbo ga-abụ elelebe eje ọrụ ugbua.