Nkechi Blessing Sunday: 'Otele ukwu m na-ekopu ụwa'
Nkechi Blessing Sunday bụ onye Igbo ime ejije ndị Yoruba na-amasị.
Ọ gwara BBC Igbo na ọ bụghị nnukwu otele ya na-enye ya ọrụ, kama ọ bụ makana ọ na-emete ihe ọbụla a sị ya mee dịka onye na-eme ejije.
O kwukwara na anaghị agba ya ndina tupu o soro mee ejije.
Akụkọ ga-amasị gị: