Gala boy: Ị ga-ekeli ihe ị na-ere nye ndị nọ na nga?

Aha onyonyo, Gala boy: E kerem ndị mkpọrọ gala m na-ere maka na anọtụalam ọnọdụ ahụ

Ugochukwu kwuru na mgbe ọ nọ n'aka ọga ya, o boro ya ebubo ụgha na ya bụ Ugochukwu zuru ego ya. Mana o mechara bụrụ asị dịka o si kọrọ BBC Igbo.

O kwuru na kamgbe o kechara ya bụ gala, ọ bụzị onye ama ama.

Ugochukwu kwuru na ndị mmadụ na-enye ya ego ka o wee tinye n'ahịa we na-azụ nnukwu ahịa.

Gere akụkọ ya n'uju n'ihe nkiri a dị ebe a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: